ọrịa na-efe efe

O sị Wiktionary

Ọria na-efe efe

Nkọwa[dezie]

Ọria na-efe efe Ụmụ nje di iche iche na-efe n'íme ahụ mmadụ isi n' ahu onye ahụ gaa n'ahụ onye ọzọ site na mmekọrịta ma obụ site n'ikuku

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

ụfọdụ Ọrịa ndị a na-efe efe bu ukwara, kịtịkpa, arụbala w.d.g

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

infection