ọla nkwa alụmdi

O sị Wiktionary
Engagement Ring

Ọla nkwa alụmdị


Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ndị ọla aka nwoke chọrọ ịlụ nwaanyị na-enye ya iji kwee ya nkwa ọlụlụ n'oge na adịghị anya.


Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ọla nkwa alụmdị oyi n'aka mara oke mma

Mkpọpụta[dezie]

ọla nkwaalumdi




Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

engagement_ring