zeere
Ọdịdị
Zeere
Nkọwa
[dezie]Iwezuga onwe gị n'ọnọdụ n'adịghị mma ma ọ bụ ị kwụsị ịme ịhe.
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwa
Ọmụmatụ
[dezie]Ọ dị mma i bido n'oge zeere ihe ọ bụla ga etinye ndụ gị n'ihe egwu.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]zeelụ (Anambra)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Avoid Avoid
French
[dezie]éviter éviter
German
[dezie]vermeiden vermeiden