Gaa na ọdịnaya

zụtara

Sitere na Wiktionary

zụtara

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ ihe mere mgbe mmadụ nyere ngwaahịa maọbụ ego ị ji nweta ihe ọ chọrọ. Ị nwekwara ike ịhụ ịzụta maka nghọta zuru oke.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nne m zụtara m akara n'ahia

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Gotara

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

bought

French

[dezie]

achetée acheté