Gaa na ọdịnaya

zụlite

Sitere na Wiktionary

zụlite


Nkọwa

[dezie]
  1. zụlite
bụ ịkụziri, ịzụlite, ma ọ bụ ịkụzi ihe ka ọ too ma ọ bụ mee ka ọ dị mma. Ọ na-ezo aka n’ịhụ maka mmadụ ma ọ bụ ihe ka ọ mụtakwuo, too, ma ọ bụ mee ka ọ bụrụ nke ka mma.
ọ bụ ime ka onye ma ọ bụ ihe nwee uto ma ọ bụ mmụba site n’ịnye nlekọta, ntụziaka, ma ọ bụ mmụta.
Ọ ga-eji mee ihe n’ọtụtụ ọnọdụ dịka ịzụlite ụmụaka, ịzụlite nkà, ma ọ bụ ịzụlite echiche.


Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu omume

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. O ji afọ ole na ole zụlite osisi ahụ ka ọ bụrụ nnukwu osisi.
  2. Ọ dị mkpa ka e zụlite ụmụaka na ezi omume.


Mkpọpụta

[dezie]
Nurture


Olu mba

[dezie]
  1. Ịzụ

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=nurture