Gaa na ọdịnaya

wùo

Sitere na Wiktionary

wùo

Nkọwa

[dezie]

Ịmepụta ihe site na ijikọta ọtụtụ ihe ndi ọzọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ihe kpatara ụlọ Ikechukwu jiri daa bụ na ọ gara n'ihu wùo ya n'emeghi ezigbo ntọala

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

build