Gaa na ọdịnaya

vọọ

Sitere na Wiktionary

Vọọ

[dezie]

Nkọwa

[dezie]

Vọọ pụtara:

a. Imezi isi ka ọ hara ịgba mkpụrụ.

b. Imekasị ihe maọbụ ime ka ebe niile gbasasịa.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]

a. Bikọ vọọ ya isi.

b.Ọ bụrụ na ị vọọ mkpomkpo a, ọ ga-adị mma.

Mkpọpụta

[dezie]

Vọ̀ọ̀

Olumba

[dezie]

Bọọ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Comb

Scatter

Bekee

[dezie]

Comb

Scatter