uzo
Ọdịdị
Ụzọ
Nkọwa
[dezie]- Nke a bụ okwu igbo na-akọwa usoro ma ọ bụ otu ihe omume nke na-eduga na nsonaazụ ụfọdụ
- Nke a bụ okwu na-akọwa elu siri ike maka ụgbọala, ndị mmadụ, na anụmanụ ịgagharị

Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Enwere ụzọ dị iche iche esi akpa ego
- Ada, gosi m ụzọ ebe ibe
Mkpọpụta
[dezie][[File:Ig-ụzọ.ogg|Ig-ụzọ]]