uwe

O sị Wiktionary

nkọwa[dezie]

Ákwà dị iche iche mmadụ na-eyi iji kpuchie ọtọ ya.

nkejiasụsụ[dezie]

Aha

ọmụmaatụ[dezie]

Ọ zụtara ya ọtụtụ uwe mgbe ọ gara ahịa.

mkpọpụta[dezie]

olumba[dezie]

Mweyi

Efe

ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

bekee[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/clothing