Gaa na ọdịnaya

ututu juu

Sitere na Wiktionary

ụtụtụ jụụ

Nkọwa

[dezie]

Oge ụtụtụ mgbe ikuku dị jụụ ma na-atọ ụtọ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ndị mmadụ ji ụtụtụ jụụ mee mgbatị ahụ.
  • Ọ bụ ihe dị mma ịmụ akwụkwọ n’ụtụtụ jụụ.

Mkpọpụta

[dezie]

/ʊtʊtʊ d͡ʒuː/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://glosbe.com/en/en/cool%20morning