usoro nchịkwa mkpofu
Ọdịdị
Usoro Nchịkwa Mkpofu
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ usoro a na-agbaso ịchịkwa ihe ndị n'emetọ gburugburu ebe obibi ndị mmadụ. Ọ na-abụkarị gọọmentị na-eweputa usoro ndị ahụ a na-agbaso
Nkejiasụsụ
[dezie]Mkpọaha
Ọmụmaatụ
[dezie]Usoro nchịkwa mkpofu ọhụrụ a aka na-achị steeti a wepụtara adịtụghị mma ma chaa.