Gaa na ọdịnaya

ulo ogwu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ebe ana ekuta ndi ọria maka inara ọgwugwọ na-aka ndi dibie azṷrṷ maka nke a.

Nkejiasṷsṷ

[dezie]

Aha

Omṷmaatṷ

[dezie]

Nwoke ahṷ nọrọ n'ulo ọgwu abali atọ maka ọria iba tutu ọ nweta onweya.


Mkpọpṷta

[dezie]

Olumba

[dezie]

==Ntughari n'asṷsṷ ọzọ

Bekee

[dezie]