Gaa na ọdịnaya

ukwumangu

Sitere na Wiktionary

ukwumangwu

Nkọwa

[dezie]

Aha osisi dị mkpa n’ala Igbo nke eji eme ọgwụ na ọrụ omenala.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • A kụrụ nkwụ na okwute n’akụkụ nkwụmangwu.
  • Ukwumangwu bụ osisi a na-asọpụrụ n’ọtụtụ obodo.

Mkpọpụta

[dezie]

/ùkwùmàŋʷù/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[sacred fig tree]