Gaa na ọdịnaya

ukwe

Sitere na Wiktionary

Ukwe

Nkọwa

[dezie]

Ukwe bụ abụ okpukpere chi ma ọ bụ abụ otito nye Chineke ma ọ bụ chi.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Bụọ ukwe di mma nye Chineke.

Ukwe mara mma na aso uso

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

hymn