Gaa na ọdịnaya

ukwara nta

Sitere na Wiktionary

Ukwara nta

Nkpwa

[dezie]

Oria si n'ikuku bu nke na-emetuta ngu na-eme ka onye o na-ari na-akwa ukwura ugboro ugboro. Onye ahu na-ata ahu, o na enwe obi mgbu na oyi omuma.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmumatatụ

[dezie]

Iha gburu nwunye okonta bu ukwara nta.

Ụkwara nta bu ajọ ọrịa

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Tuberculosis