Gaa na ọdịnaya

uka

Sitere na Wiktionary

Ụka

Nkọwa

[dezie]

1 Nke a bu okwu igbo na-akọwa ụlọ maka okpukperechi nke ndi ọha na eze na-agbako maka ofufe Ndị Kraịst.

2.Ntọala nke okpukperechi Ndị Kraịst: okpukperechi Ndị Kraịst a na-ahụ dị ka nzukọ

3. Ụbọchị akapụtara na izuka maka ndị otu Kraịst iji fee Chineke

St Mary's Catherdral, Perth

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Chinedu gara ụka abali na Easter
  2. Obu oru ndi uko Chukwu idina aka ụka
  3. Anyi ga achikota okwu a na ụbọchị ụka na abia abia

Mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Church