Gaa na ọdịnaya

ugwummasị

Sitere na Wiktionary

Ugwummasi

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ mmata na nsọpụrụ ezigbo agwa mmadụ ma ọ bụ ihe iji gosi na ọ bara ezigbo uru

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ugwummasi na-eweta ọganihu

Ugwummasi na mkpa na ezinụlọ obula

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Nkwaị ugwu (Arochukwu)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]
Appreciation

French

[dezie]

appréciation

German

[dezie]

Anerkennung