Gaa na ọdịnaya

ugonabo

Sitere na Wiktionary

Ugonabọ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bu okwu igbo na-akọwa aha ana etu onye. Ugonabo sitere na ugo, nke na-akọwa oke nnunu di ebube.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ugonabo nwanne m, ibu oke mmadu
  2. Aha ọchịchị ya bu Ugonabo

Mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

great eagle