Gaa na ọdịnaya

ubara

Sitere na Wiktionary

ụbara

nkọwa

[dezie]
  1. mgbe a na-ekwu maka ihe kariri otu n'ọnụọgụ.
  2. ihe di ọtụtụ

nkejiasụsụ

[dezie]

aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Ndị bịara ebe a dị ọtụtụ, ya bụ ha dị ụbara

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

plural