Gaa na ọdịnaya

tumadị

Sitere na Wiktionary
(Ebugharirị ịhụ site na tumadi)

tumadị

Nkọwa

[dezie]

tumadị bụ okwu eji egosi ihe kacha mkpa n'ihe ana-ekwu maka ya asides others wezuga ndị ọzọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Anyi niile dere ule tumadị ule igbo.
  2. Achọrọ m izu ike tụmadị na-ebe mkpọtụ n'adịghị.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Especially