tool
Ọdịdị
tọọl
Nkọwa
[dezie]Okwu mbubata sitere n’asụsụ Bekee tall, nke pụtara ịdị ogologo ma ọ bụ ịdị elu karịa nkịtị.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha nkọwa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nwoke ahụ bụ onye dị tọọl nke ukwuu.
- Ụmụ agbọghọ hụrụ ndị tọọl n’anya.
Mkpọpụta
[dezie]/tɔːl/
Ọrụmba
[dezie]Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][tall]