tara ọchịchị
E ji ya akowa na ihe dara ezigbo ụda, maọbụ dasiri ike
Nkọwa aha
Ndị otu pati APP nwetara mmeri tara ọchịchị na ntụli aka ahụ emere.
Dara ụda
resounding