tụfịakwa
Ọdịdị
nkọwa
[dezie]A na-eji mkpụrụokwu a egosipụta iwe maọbụ nsọ oyi n'ihe a na-ekwu. A na-ejikwa mkpụrụokwu a ezi na ihe a na-ekwu maka ya amasịghị onye ahụ. Onye na-ekwu okwu a nwere ike ịgbụpụ asụ iji gosi nnukwu mkpọrọmasị n'ihe a na-ekwu.
nkejiasụsụ
[dezie]Ntimkpu
ọmụmaatụ
[dezie]Tụfịakwa, i kwuola arụ.