Gaa na ọdịnaya

puku itoolu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa puku asatọ, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ puku itoolu na otu. Ọ bụ otu narị ụzọ iri itoolu mejupụtara ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ọ bụ otu narị ụzọ iri itoolu mejupụtara puku itoolu.

Mkpọpụta

[dezie]
Puku itoolu





Ọlụmba

[dezie]


Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Nine thousand (9000)