Gaa na ọdịnaya

puku abuo na iri abuo na ise

Sitere na Wiktionary

Puku abụọ na iri abuo na ise

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa puku abuo na iri abuo na ano na kwa tupu agụọ puku abụọ na iri abuo na isii.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

N’afọ puku abụọ na iri abuo na ise, Ife dinma batara na obodo anyi bu Naijiria.

Mkpọpụta

[dezie]
LL-Q33578 (ibo)-JudithNG12-Puku abụọ na iri abụọ na ise

Ọlụmba

[dezie]

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Two thousand and twenty five (2025)