puku abụọ na ịrị abụọ na ise
Ọdịdị
Puku abụọ na iri abụọ na ise
Nkọwa
[dezie ebe o si]Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa puku abụọ na iri abụọ na anọ na kwa tupu agụọ puku abụọ na iri abụọ na isii.
Nkejiasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmatụ
[dezie ebe o si]N’afọ puku abụọ na iri abụọ na ise, ihe di egwu mere na mba Naịjịrịa.
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]
Ọlụmba
[dezie ebe o si]
Ntụgharị n' asụsụ ọzọ
[dezie ebe o si]Bekee
[dezie ebe o si]Two thousand and twenty five (2025)