pilo
Ọdịdị
pilo
Nkọwa
[dezie]Okwu mbubata sitere n’asụsụ Bekee pillow. A na-eji ya kpọọ ihe a na-etinye isi n’elu mgbe mmadụ na-ehi ụra.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọ tinyere isi ya n’elu pilo wee nọrọ ụra.
- Ụmụaka abụọ na-alụ ọgụ maka otu pilo.
Mkpọpụta
[dezie]/pilo/
Ọrụmba
[dezie]Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][Pillow]