oziọma

O sị Wiktionary

oziọma

Nkọwa[dezie]

Okwu e kwuru nke n'enye ọṅụ na olileanya iheọma. Ọtụtụ mgbe ana-eji ya atunyere okwuchukwu.

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Enyi m nwoke a ji oziọma bịa

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ozi na-enye ndụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

gospel