Gaa na ọdịnaya

owuweihubi

Sitere na Wiktionary
  • =Nkọwa=*
  1. owuweihubi bụ uru a na-erite mgbe mmadụ kọchara ugbo.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Chukwu goziri akụkụ ubi nke afọ a mere anyị ji nwee ezigbo owuweihubi buru ibu.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

harvest