Gaa na ọdịnaya

otuboala

Sitere na Wiktionary

Otuboala

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mkpụrụ osisi na-acha ọbara ọbara a na-eji esi ofe osikapa na ọtụtụ erimeri ndi ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ na-atọ m ụtọ ịra otuboala na ndụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

tomato