Gaa na ọdịnaya

otu narị na iri na ise

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ ótù n'ime ọnụọgụgụ Igbo, nke nwere iri ụzọ iri na otu, na ise atụkwasịrị ya n'elu. A na-ede ya ka 115 na mkpụrụ ọnụ ọgụ. A ga-enweta ya ma agụchaa ótù narị na iri na anọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ndị mmadụ egburu na Tollgate Legọs n'afọ 2020 rụkwara òtù narị na iri na ise

Mkpọpụta

[dezie]
Otu narị na iri na ise





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

One hundred and fifteen (115)