otu narị na iri na asaa
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ ótù n'ime ọnụọgụgụ Igbo, nke nwere iri ụzọ iri na otu, na asaa atụkwasịrị ya n'elu. A na-ede ya ka 117 na mkpụrụ ọnụ ọgụ. A ga-enweta ya ma agụchaa ótù narị na iri na isii.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ụmụ ụmụ nwanyị ahụ rúrú òtù narị na iri na asaa
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]One hundred and seventeen (117)