otu narị na iri ano na otu
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri na anọ na otu atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na iri anọ tupu a gụọ ótù narị na iri anọ na abụọ. Ndị Rome na-ede ya dịka CXLI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 141.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọ na-azụ ụmụ anụmanụ otu narị na iri ano na otu
Mkpọpụta
[dezie]