Gaa na ọdịnaya

otu narị na iri ano

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri na anọ. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na iri atọ na itoolu, tupu a gụọ ótù narị na iri anọ na otu. Ndị Rome na-ede ya dịka CXL, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 140.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ na-azụ ụmụ anụmanụ otu narị na iri ano

Mkpọpụta

[dezie]
Otu narị na iri anọ




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

hundred and forty