Gaa na ọdịnaya

otu narị na asatọ

Sitere na Wiktionary

Otu narị na asatọ

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri, na asatọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na asaa, tupu a gụọ ótù narị na itoolu. Ndị Rome na-ede ya dịka CVIII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 108.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa ótù narị na asatọ a gụọ ótù narị na itoolu

Mkpoputa

[dezie]
Otu narị na asatọ




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

One hundred and eight (108)

Chinese

[dezie]

一百八