Gaa na ọdịnaya

oru ubi

Sitere na Wiktionary

ọrụ ubi

Nkọwa

[dezie]

Ọrụ nke mmadụ na-arụ n’ubi iji kụọ ihe oriri.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ụmụnna niile sonyere n’ọrụ ubi.
  • Ọ na-eme ọrụ ubi kwa ụtụtụ.

Mkpọpụta

[dezie]

/ɔɾʊ ʊbi/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[farming]