Gaa na ọdịnaya

oporo

Sitere na Wiktionary

Oporo

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu n'ime ọtụtụ anụ na adị ka ịsha na-ebi na mmiri a na-eri eri.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Biko were oporo ndi ahụ wee sie ofe ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

shrimp