Gaa na ọdịnaya

onyinyo

Sitere na Wiktionary

onyinyo

Nkọwa

[dezie]

Onyonyo bu ebe gbara ọchịchịrị ma ọ bụ ọdịdị nke ahụ na-abịa n'etiti ụzarị ọkụ na elu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Nwoke a mara mma nke na-achị isi, aghọwo onyinyo nke ọdịdị mbụ ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

=Bekee

[dezie]

Shadow