Gaa na ọdịnaya

onyeujọ

Sitere na Wiktionary

Onyeujọ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ onye n'enweghi obi isi ike i zute ihe egwu ma ọbụ ihe ize ndụ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Mgbe a tọhepụrụ nkịta ahụ k'anyi matara na Chibuzor bụ onyeụjọ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Onye egwu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Coward

French

[dezie]

lâche

German

[dezie]

Feigling