Gaa na ọdịnaya

onyeisi nchụàjà

Sitere na Wiktionary

' Onyeisi Nchụàjà'

Nkọwa

[dezie]

Dịka aha si dị, bụ onye na-ahụ maka ịchụ àjà na ihe ndị ọzọ ana edo nsọ na okpukperechi dị iche iche. Onye ahụ nwere ike ịbụ nwoke maọbụ nwanyi. Ị nwekwara ike ịbụ ụkọchukwu


Nkejiasụsụ

[dezie]

Áhà

Ọmụmaatụ

[dezie]

Lekwa onyeisi nchụàjà ndị okpukperechi alakụba.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Onye nchụàjà (Abia)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

priest

French

[dezie]

Prêtre