Gaa na ọdịnaya

onyeahia

Sitere na Wiktionary

Onyeahia

Nkowa

[dezie]

Onye na-azụ ngwa ahịa n'aka naani otu onye maobu abuo maọbụkwanu ato. Ma Ónyé na-ázú ahịa ahu ma onye a na-azunara ahia ga na-akpo onwe ha 'onyeahia'

Nkejiasụsụ

[dezie]

Áhà

Omumaatu

[dezie]

Onyeahia m akpatala ego, O biara zuo m nnukwu ahia taa

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Onyeafia (Enugu, Anambra)

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

customer