Gaa na ọdịnaya

onye oru Bekee

Sitere na Wiktionary

Ónyé Oru Bekee

Nkowa

[dezie]

Ónyé órú Bekee bu onye obula n'abughi onye azumahia, maobu ónyé órú ubi maobu ónyé órú aka, maobu ónyé òkwó ugboala maobu nwata akwukwo. Ónyé órú bekee bu onye obula úgwó a na-àkwú ya n'abia n'onwa n'onwa maobu n'aka goomenti maobukwanu n'aka ndi nooro onwe ha.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Omumaatu

[dezie]

Òtù jikotara ndi órú bekee niile di na steeti Abia ekwuola na ha ga-agba ábùbà oru n'oge n'adighi anya maka úgwó onwa asato eji ha.


Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ónyé órú oyibo (Enugu, Anambra)

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

civil_servant