onye ohi
Onye na-ewere ihe mmadụ na anaghi ikike maọbụ na-agwaghi onye ahụ tupu o were ya.
Aha
E jidere onye ohi n'ụtụtụ taa
Onye ori (Imo State), onye nzi (Abia)
thief