onye nkuzi
Ọdịdị
onye nkuzi

Nkọwa
[dezie]onye nkuzi bụ onye na-akụziri ndị ọzọ ihe. Ọ bụ mmadụ na-enye ndị ọzọ ọmụmụ, ma n'ụlọ akwụkwọ ma n'ebe a na-amụta ihe.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Onye nkuzi na-enye anyị ọrụ ụlọ kwa ụbọchị.
- Ada na-ege ntị mgbe onye nkuzi na-akụzi
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Onye ọzụzụ