Gaa na ọdịnaya

onye nche atụrụ

Sitere na Wiktionary

onye nche aturu

Nkọwa

[dezie]
  1. Nke a bụ onye na-elekọta igwe atụrụ na-ahụ na ha riri nri ma zụọ ha nke ọma
  2. Onye na-elekọta mmadụ tụmadi izụ ha n'okwukwe ụka

Nkejịasụsụ

[dezie]

Nkọwaaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Onye nche atụrụ ndi ụka redeem bụ Adeboye

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

shepherd [[category:]]