Gaa na ọdịnaya

onye mmetọ nwa

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Onye mmetọ nwata maọbụ onye mmegbu nwata bụ onye a mara ikpe maka  imetọ nwata maọbụ ụmụaka,  onye metôrọ nwata site na mmeso ọjọọ nke anụ ahụ, mmekọahụ ma ọ bụ mmetụta ebe nwata nọ  nke na-ebute mmebi ogologo oge ma ọ bụ mmebi nke  na-adịgide .

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Mkpọpụta

[dezie]

Ọmumaatụ

[dezie]

Obinna bụ onye mmetọ nwata

Olumba

[dezie]


Onye na emebi nwata

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee


https://en.wiktionary.org/wiki/child_abuser