Gaa na ọdịnaya

onye mkpesa ụlọ ikpe

Sitere na Wiktionary

nkọwa

[dezie]

Onye kpọpụrụ mmadụ n'ụlọ ikpe maka esemokwu maọbụ nghọtahie ha nwere.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ bụ onye gbara akwụkwọ n'ụlọ ikpe ga-abụ onye mkpesa ụlọ ikpe.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

complainant