Gaa na ọdịnaya

onye ma mmadụ na-egbu ya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Ilu a n'akọwa na mmadụ ima ọtụtụ ihe gbasara onye ozo na ebute esemokwu
  • Ọ na akọwa kwa ka mmadụ ghara ịkọrọ onye ozo ihe niile gbasara ya n'ihi na amaghị onye bụ onye

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ilu

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

familiarity breeds contempt