Gaa na ọdịnaya

onye kpatara nkụ arụrụ sịrị ngwere bịara ya orịrị

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Ilu a bụ ikwu na omume ọ bụla nwere nsonaazụ ya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ilu

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Whoever fetches ant-infested firewood will have the lizard as a guest.