onyeụjọ
Ọdịdị
onyeụjọ
Nkọwa
[dezie]Bụ onye na-adịghị ike,n'enweghị kwa nkwụwa okwu, ma bụrụkwa onye na-anaghị akara obi eme ihe, ọ na adị ya ngwa ngwa ị gbara ihe ọbụla nke nwere ike ikpata mmerụ ahụ maọbụ ihe rara ahụ ọsọ.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Okoro bụ onyeụjọ ọ naghị abara nwunye ya mba ma omee ihe ọjọọ.